Matiu 5:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Otú ọ dị, ana m asị unu na onye ọ bụla nke gbara nwunye ya alụkwaghịm, ma ọ́ bụghị n’ihi ịkwa iko,+ ọ na-eme ya ka ọ bụrụ onye nwere ike ịdaba n’ịkwa iko,+ onye ọ bụla nke lụkwara nwaanyị a gbara alụkwaghịm na-akwa iko.+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:32 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),12/2018, p. 11-12 Ụlọ Nche,8/15/1993, p. 510/1/1990, p. 13, 15 Ezi Udo, p. 147-148
32 Otú ọ dị, ana m asị unu na onye ọ bụla nke gbara nwunye ya alụkwaghịm, ma ọ́ bụghị n’ihi ịkwa iko,+ ọ na-eme ya ka ọ bụrụ onye nwere ike ịdaba n’ịkwa iko,+ onye ọ bụla nke lụkwara nwaanyị a gbara alụkwaghịm na-akwa iko.+
5:32 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),12/2018, p. 11-12 Ụlọ Nche,8/15/1993, p. 510/1/1990, p. 13, 15 Ezi Udo, p. 147-148