Matiu 5:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 N’ihi na ọ bụrụ na ọ bụ ndị hụrụ unu n’anya ka unu hụrụ n’anya, olee ụgwọ ọrụ unu nwere?+ Ọ̀ bụ na ndị ọnaụtụ adịghị eme otu ihe ahụ? Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:46 Ụlọ Nche,5/15/2008, p. 8
46 N’ihi na ọ bụrụ na ọ bụ ndị hụrụ unu n’anya ka unu hụrụ n’anya, olee ụgwọ ọrụ unu nwere?+ Ọ̀ bụ na ndị ọnaụtụ adịghị eme otu ihe ahụ?