Matiu 6:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 ka i wee bụrụ onye na-ebu ọnụ, ọ bụghị n’anya mmadụ, kama n’anya Nna gị nke nọ na nzuzo;+ Nna gị nke na-ahụ ihe na nzuzo ga-akwụkwa gị ụgwọ.
18 ka i wee bụrụ onye na-ebu ọnụ, ọ bụghị n’anya mmadụ, kama n’anya Nna gị nke nọ na nzuzo;+ Nna gị nke na-ahụ ihe na nzuzo ga-akwụkwa gị ụgwọ.