Matiu 9:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 E mesịa, mgbe ọ nọ na-eri ihe na tebụl n’ime ụlọ,+ lee! ọtụtụ ndị ọnaụtụ na ndị mmehie bịara wee soro Jizọs na ndị na-eso ụzọ ya nọdụ na-eri ihe. Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:10 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 68
10 E mesịa, mgbe ọ nọ na-eri ihe na tebụl n’ime ụlọ,+ lee! ọtụtụ ndị ọnaụtụ na ndị mmehie bịara wee soro Jizọs na ndị na-eso ụzọ ya nọdụ na-eri ihe.