-
Matiu 12:44Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
44 Mgbe ahụ, ọ na-asị, ‘M ga-alaghachi n’ụlọ m ebe m si pụọ’; mgbe ọ bịarutere, ọ na-ahụ na ọ tọgbọ nkịtị, na a zachara ya nke ọma, chọọkwa ya mma.
-