Matiu 13:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ndị ọzọ dara n’ebe nkume dị, bụ́ ebe ha na-enweghị ájá dị ukwuu, ha wee pulite ozugbo n’ihi enweghị ájá miri emi.+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:5 Ụlọ Nche,2/1/2003, p. 11
5 Ndị ọzọ dara n’ebe nkume dị, bụ́ ebe ha na-enweghị ájá dị ukwuu, ha wee pulite ozugbo n’ihi enweghị ájá miri emi.+