Matiu 13:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma ndị ọzọ dara n’ala dị mma, ha wee malite ịmị mkpụrụ,+ nke a okpukpu otu narị, nke ahụ iri isii, nke ọzọ iri atọ.+
8 Ma ndị ọzọ dara n’ala dị mma, ha wee malite ịmị mkpụrụ,+ nke a okpukpu otu narị, nke ahụ iri isii, nke ọzọ iri atọ.+