Matiu 13:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’ihi na obi ndị a adịkwaghị anabata ihe, ha ejiwokwa ntị ha nụ ihe ma ha emeghị ihe ọ bụla, ha emechiwokwa anya ha; ka ha wee ghara iji anya ha hụ ụzọ ma ọlị, jiri ntị ha nụ ihe, jirikwa obi ha ghọta ihe ọ pụtara wee chigharịa, m wee gwọọ ha.’+
15 N’ihi na obi ndị a adịkwaghị anabata ihe, ha ejiwokwa ntị ha nụ ihe ma ha emeghị ihe ọ bụla, ha emechiwokwa anya ha; ka ha wee ghara iji anya ha hụ ụzọ ma ọlị, jiri ntị ha nụ ihe, jirikwa obi ha ghọta ihe ọ pụtara wee chigharịa, m wee gwọọ ha.’+