Matiu 13:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma nke ahụ a ghara n’ebe nkume dị bụ onye na-anụ okwu ahụ ma na-eji ọṅụ anakwere ya ozugbo.+