Matiu 13:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ma nke ahụ a ghara n’ala dị mma bụ onye na-anụ okwu ahụ ma na-aghọta ihe ọ pụtara, bụ́ onye na-amị mkpụrụ ma na-emepụta ihe, nke a okpukpu otu narị, nke ahụ iri isii, nke ọzọ iri atọ.”+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:23 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 109-110 Ozi Alaeze,11/2012, p. 1 Ụlọ Nche,2/1/2003, p. 21-2210/15/1997, p. 14 Fee Chineke Ofufe, p. 107
23 Ma nke ahụ a ghara n’ala dị mma bụ onye na-anụ okwu ahụ ma na-aghọta ihe ọ pụtara, bụ́ onye na-amị mkpụrụ ma na-emepụta ihe, nke a okpukpu otu narị, nke ahụ iri isii, nke ọzọ iri atọ.”+
13:23 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 109-110 Ozi Alaeze,11/2012, p. 1 Ụlọ Nche,2/1/2003, p. 21-2210/15/1997, p. 14 Fee Chineke Ofufe, p. 107