Matiu 13:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 O wee sị ha, ‘Ọ bụ onye iro nke bụ́ mmadụ mere ihe a.’+ Ha wee sị ya, ‘Ị̀ chọrọ ka anyị gaa fopụsịa ha?
28 O wee sị ha, ‘Ọ bụ onye iro nke bụ́ mmadụ mere ihe a.’+ Ha wee sị ya, ‘Ị̀ chọrọ ka anyị gaa fopụsịa ha?