-
Matiu 13:36Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
36 Mgbe ọ gwasịrị ìgwè mmadụ ahụ ka ha laa, ọ banyere n’ụlọ. Ndị na-eso ụzọ ya bịakwutere ya wee sị: “Kọwaara anyị ihe atụ nke ata ahụ dị n’ubi.”
-