Matiu 14:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Mgbe ndị na-eso ụzọ ya hụrụ ya ka ọ na-eje ije n’elu oké osimiri ahụ, obi lọrọ ha mmiri, ha wee na-asị: “Ọ bụ onyinyo ụgha!”+ Ha wee tie mkpu n’ihi egwu ha na-atụ.
26 Mgbe ndị na-eso ụzọ ya hụrụ ya ka ọ na-eje ije n’elu oké osimiri ahụ, obi lọrọ ha mmiri, ha wee na-asị: “Ọ bụ onyinyo ụgha!”+ Ha wee tie mkpu n’ihi egwu ha na-atụ.