Matiu 15:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Unu ndị ihu abụọ,+ Aịzaya+ buru amụma n’ụzọ kwesịrị ekwesị banyere unu, mgbe ọ sịrị,