Matiu 15:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma, lee! otu nwaanyị Finishia+ nke si n’ógbè ndị ahụ bịakwutere ya wee tisie mkpu ike, sị: “Meere m ebere,+ Onyenwe anyị, Nwa Devid. Mmụọ ọjọọ ji nwa m nwaanyị aka ọjọọ.” Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 15:22 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 138 Ụlọ Nche,7/1/1997, p. 4-5
22 Ma, lee! otu nwaanyị Finishia+ nke si n’ógbè ndị ahụ bịakwutere ya wee tisie mkpu ike, sị: “Meere m ebere,+ Onyenwe anyị, Nwa Devid. Mmụọ ọjọọ ji nwa m nwaanyị aka ọjọọ.”