Matiu 15:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Oké ìgwè mmadụ wee kpọrọ ndị dara ngwọrọ, ndị nwere nkwarụ, ndị ìsì, ndị ogbi, na ọtụtụ ndị na-arịa ihe ndị ọzọ, bịakwute ya. Ọ fọrọ nke nta ka ọ bụrụ na ha na-atọgbọ ha n’ụkwụ ya, o wee gwọọ ha;+
30 Oké ìgwè mmadụ wee kpọrọ ndị dara ngwọrọ, ndị nwere nkwarụ, ndị ìsì, ndị ogbi, na ọtụtụ ndị na-arịa ihe ndị ọzọ, bịakwute ya. Ọ fọrọ nke nta ka ọ bụrụ na ha na-atọgbọ ha n’ụkwụ ya, o wee gwọọ ha;+