Matiu 15:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 o buuru ogbe achịcha asaa ahụ na azụ̀ ndị ahụ. Mgbe o kelesịrị Chineke, ọ nyawara ha wee malite ikesara ha ndị na-eso ụzọ ya, ndị na-eso ụzọ ya wee kesaara ha ìgwè mmadụ ahụ.+
36 o buuru ogbe achịcha asaa ahụ na azụ̀ ndị ahụ. Mgbe o kelesịrị Chineke, ọ nyawara ha wee malite ikesara ha ndị na-eso ụzọ ya, ndị na-eso ụzọ ya wee kesaara ha ìgwè mmadụ ahụ.+