Matiu 15:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ha niile wee rie, rijuo afọ. Ha wee tụtụkọta ihe ha rifọrọ, o juru nkata asaa.+