Matiu 16:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Malite n’oge ahụ gaa n’ihu, Jizọs Kraịst bidoro igosi ndị na-eso ụzọ ya na ya ga-aga Jeruselem wee taa ọtụtụ ahụhụ n’aka ndị okenye na ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ, a ga-egbukwa ya. N’ụbọchị nke atọ, a ga-akpọlite ya.+
21 Malite n’oge ahụ gaa n’ihu, Jizọs Kraịst bidoro igosi ndị na-eso ụzọ ya na ya ga-aga Jeruselem wee taa ọtụtụ ahụhụ n’aka ndị okenye na ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ, a ga-egbukwa ya. N’ụbọchị nke atọ, a ga-akpọlite ya.+