Matiu 17:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Mgbe ha si n’ugwu ahụ na-arịdata, Jizọs nyere ha iwu, sị: “Unu akọrọla onye ọ bụla ọhụụ a ruo mgbe e si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite Nwa nke mmadụ.”+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:9 Ụlọ Nche,4/1/2000, p. 13-149/15/1991, p. 21
9 Mgbe ha si n’ugwu ahụ na-arịdata, Jizọs nyere ha iwu, sị: “Unu akọrọla onye ọ bụla ọhụụ a ruo mgbe e si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite Nwa nke mmadụ.”+