Matiu 18:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 N’ezie, ana m asị unu ọzọ, Ọ bụrụ na mmadụ abụọ n’ime unu ekwekọrịta n’ihe ọ bụla dị mkpa nke ha chọrọ ịrịọ, Nna m nke bi n’eluigwe ga-emere ha ya.+
19 N’ezie, ana m asị unu ọzọ, Ọ bụrụ na mmadụ abụọ n’ime unu ekwekọrịta n’ihe ọ bụla dị mkpa nke ha chọrọ ịrịọ, Nna m nke bi n’eluigwe ga-emere ha ya.+