Matiu 18:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ma ebe ọ bụ na o nweghị otú ọ ga-esi akwụ ya, nna ya ukwu nyere iwu ka e ree ya na nwunye ya na ụmụ ya na ihe niile o nwere ka e wee kwụọ ụgwọ ahụ.+
25 Ma ebe ọ bụ na o nweghị otú ọ ga-esi akwụ ya, nna ya ukwu nyere iwu ka e ree ya na nwunye ya na ụmụ ya na ihe niile o nwere ka e wee kwụọ ụgwọ ahụ.+