Matiu 19:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ndị na-eso ụzọ ya wee sị ya: “Ọ bụrụ otú a ka ọ dị n’etiti nwoke na nwunye ya, ọ bụghị ihe amamihe dị na ya ịlụ nwunye.”+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:10 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 222
10 Ndị na-eso ụzọ ya wee sị ya: “Ọ bụrụ otú a ka ọ dị n’etiti nwoke na nwunye ya, ọ bụghị ihe amamihe dị na ya ịlụ nwunye.”+