Matiu 19:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ma, lee! otu onye bịakwutere ya wee sị: “Onye Ozizi, olee ihe ọma m na-aghaghị ime ka m wee nweta ndụ ebighị ebi?”+
16 Ma, lee! otu onye bịakwutere ya wee sị: “Onye Ozizi, olee ihe ọma m na-aghaghị ime ka m wee nweta ndụ ebighị ebi?”+