Matiu 19:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ma Jizọs gwara ndị na-eso ụzọ ya, sị: “N’ezie, ana m asị unu na ọ ga-abụ ihe siri ike onye bara ọgaranya ịba n’alaeze eluigwe.+
23 Ma Jizọs gwara ndị na-eso ụzọ ya, sị: “N’ezie, ana m asị unu na ọ ga-abụ ihe siri ike onye bara ọgaranya ịba n’alaeze eluigwe.+