Matiu 23:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ndị Farisii kpuru ìsì,+ burunụ ụzọ mee ka ime iko+ na ime efere dị ọcha, ka azụ ya wee dị ọcha. Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 23:26 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 254