Matiu 26:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Mgbe ahụ, ha na Jizọs bịara n’ebe+ a na-akpọ Getsemeni, o wee sị ndị na-eso ụzọ ya: “Nọdụnụ ala n’ebe a ka m gaa ebe nke ọzọ wee kpee ekpere.”+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 26:36 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 282 Ụlọ Nche,10/1/1990, p. 8
36 Mgbe ahụ, ha na Jizọs bịara n’ebe+ a na-akpọ Getsemeni, o wee sị ndị na-eso ụzọ ya: “Nọdụnụ ala n’ebe a ka m gaa ebe nke ọzọ wee kpee ekpere.”+