Matiu 26:75 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 75 Pita wee cheta ihe Jizọs kwuru, ya bụ: “Tupu oké ọkpa akwaa, ị ga-agọnahụ m ugboro atọ.”+ O wee pụọ n’èzí, kwaa ákwá nke ukwuu.+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 26:75 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 288 Ụlọ Nche,11/15/1990, p. 8-9
75 Pita wee cheta ihe Jizọs kwuru, ya bụ: “Tupu oké ọkpa akwaa, ị ga-agọnahụ m ugboro atọ.”+ O wee pụọ n’èzí, kwaa ákwá nke ukwuu.+