Matiu 27:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 na-asị: “Gị onye ga-akwatu ụlọ nsọ,+ onye ga-ewukwa ya n’ụbọchị atọ, zọpụta onwe gị! Ọ bụrụ na ị bụ ọkpara Chineke, si n’osisi ịta ahụhụ ahụ rịdata!”+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 27:40 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 63
40 na-asị: “Gị onye ga-akwatu ụlọ nsọ,+ onye ga-ewukwa ya n’ụbọchị atọ, zọpụta onwe gị! Ọ bụrụ na ị bụ ọkpara Chineke, si n’osisi ịta ahụhụ ahụ rịdata!”+