Matiu 27:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 Ma ndị ọzọ n’ime ha sịrị: “Hapụnụ ya! Ka anyị hụ ma Ịlaịja ọ̀ ga-abịa zọpụta ya.”+ [Nwoke ọzọ buuru ube maa ya n’akụkụ, ọbara na mmiri wee gbapụta.]*+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 27:49 Ụlọ Nche,2/15/2005, p. 7
49 Ma ndị ọzọ n’ime ha sịrị: “Hapụnụ ya! Ka anyị hụ ma Ịlaịja ọ̀ ga-abịa zọpụta ya.”+ [Nwoke ọzọ buuru ube maa ya n’akụkụ, ọbara na mmiri wee gbapụta.]*+