Matiu 28:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Mgbe ụbọchị izu ike ahụ gasịrị, mgbe chi ka na-abọ abọ n’ụbọchị mbụ n’izu, Meri Magdalin na Meri nke ọzọ bịara ile ili ahụ.+
28 Mgbe ụbọchị izu ike ahụ gasịrị, mgbe chi ka na-abọ abọ n’ụbọchị mbụ n’izu, Meri Magdalin na Meri nke ọzọ bịara ile ili ahụ.+