Matiu 28:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Gaakwanụ ọsọ ọsọ kọọrọ ndị na-eso ụzọ ya na e mewo ka o si ná ndị nwụrụ anwụ bilie,+ ma, lee! o buruwo unu ụzọ gawa Galili;+ n’ebe ahụ ka unu ga-ahụ ya. Lee! Agwawo m ya unu.”+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 28:7 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),1/2020, p. 2-3
7 Gaakwanụ ọsọ ọsọ kọọrọ ndị na-eso ụzọ ya na e mewo ka o si ná ndị nwụrụ anwụ bilie,+ ma, lee! o buruwo unu ụzọ gawa Galili;+ n’ebe ahụ ka unu ga-ahụ ya. Lee! Agwawo m ya unu.”+