Mak 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ma mgbe ndị odeakwụkwọ nke ndị Farisii hụrụ na o so ndị mmehie na ndị ọnaụtụ na-eri ihe, ha malitere ịsị ndị na-eso ụzọ ya: “Ọ̀ na-eso ndị ọnaụtụ na ndị mmehie eri ihe?”+
16 Ma mgbe ndị odeakwụkwọ nke ndị Farisii hụrụ na o so ndị mmehie na ndị ọnaụtụ na-eri ihe, ha malitere ịsị ndị na-eso ụzọ ya: “Ọ̀ na-eso ndị ọnaụtụ na ndị mmehie eri ihe?”+