22 Ọ dịghịkwa onye na-agbanye mmanya ọhụrụ n’ime karama akpụkpọ mmanya mere ochie; ọ bụrụ na o mee otú ahụ, mmanya ahụ na-agbawa karama akpụkpọ ahụ, mmanya ahụ na karama akpụkpọ ahụ na-alakwa n’iyi.+ Kama ndị mmadụ na-agbanye mmanya ọhụrụ n’ime karama akpụkpọ mmanya ọhụrụ.”+