Mak 3:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 ọ bụrụkwa na ụlọ ekewaa wee na-emegide onwe ya, ụlọ ahụ agaghị eguzoli.+