Mak 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma ndị ọzọ dara n’ala dị mma,+ mgbe ha tolitere ma buo ibu, ha malitere ịmị mkpụrụ, ha na-amịkwa okpukpu iri atọ, nakwa iri isii nakwa otu narị.”+
8 Ma ndị ọzọ dara n’ala dị mma,+ mgbe ha tolitere ma buo ibu, ha malitere ịmị mkpụrụ, ha na-amịkwa okpukpu iri atọ, nakwa iri isii nakwa otu narị.”+