Mak 7:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 O wee lawa n’ụlọ ya wee hụ+ nwatakịrị ahụ ka o dina n’ihe ndina, mmụọ ọjọọ ahụ apụwokwa.