Mak 10:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Ha wee bata Jeriko. Ma mgbe ya na ndị na-eso ụzọ ya na ìgwè mmadụ dị ukwuu si na Jeriko na-apụ, Batimiọs (nwa Timiọs), bụ́ onye arịrịọ nke kpuru ìsì, nọ ọdụ n’akụkụ okporo ụzọ.+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:46 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 230 Ụlọ Nche,5/1/2008, p. 31
46 Ha wee bata Jeriko. Ma mgbe ya na ndị na-eso ụzọ ya na ìgwè mmadụ dị ukwuu si na Jeriko na-apụ, Batimiọs (nwa Timiọs), bụ́ onye arịrịọ nke kpuru ìsì, nọ ọdụ n’akụkụ okporo ụzọ.+