Mak 10:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 Ọtụtụ ndị wee malite ịgwasi ya ike ka o mechie ọnụ; ma ọ nọ na-etisikwu mkpu ike, sị: “Nwa Devid, meere m ebere!”+
48 Ọtụtụ ndị wee malite ịgwasi ya ike ka o mechie ọnụ; ma ọ nọ na-etisikwu mkpu ike, sị: “Nwa Devid, meere m ebere!”+