Mak 11:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọ bụ ya mere m ji na-asị unu, Ihe niile nke unu na-ekpe n’ekpere ma na-arịọ n’arịrịọ, nweenụ okwukwe na unu anatachaworị ha, unu ga-enwetakwa ha.+
24 Ọ bụ ya mere m ji na-asị unu, Ihe niile nke unu na-ekpe n’ekpere ma na-arịọ n’arịrịọ, nweenụ okwukwe na unu anatachaworị ha, unu ga-enwetakwa ha.+