Mak 14:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Jizọs wee sị ya: “N’ezie, ana m asị gị, Gị onwe gị, taa, ee, n’abalị a, tupu oké ọkpa akwaa ugboro abụọ, gị onwe gị ga-agọnahụ m ugboro atọ.”+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:30 Ụlọ Nche,8/1/1991, p. 22
30 Jizọs wee sị ya: “N’ezie, ana m asị gị, Gị onwe gị, taa, ee, n’abalị a, tupu oké ọkpa akwaa ugboro abụọ, gị onwe gị ga-agọnahụ m ugboro atọ.”+