Mak 14:61 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 61 Ma ọ gbachiri nkịtị, ọ dịghịkwa ihe ọ zara ma ọlị.+ Nnukwu onye nchụàjà ahụ malitere ọzọ ịjụ ya, sị: “Ọ̀ bụ gị bụ Kraịst, Ọkpara nke Onye A Gọziri Agọzi?”+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:61 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 287 Ụlọ Nche,11/1/1990, p. 9
61 Ma ọ gbachiri nkịtị, ọ dịghịkwa ihe ọ zara ma ọlị.+ Nnukwu onye nchụàjà ahụ malitere ọzọ ịjụ ya, sị: “Ọ̀ bụ gị bụ Kraịst, Ọkpara nke Onye A Gọziri Agọzi?”+