Luk 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ya mere, ọ malitere ịgwa ìgwè mmadụ ndị na-apụta ka o mee ha baptizim, sị: “Unu ụmụ ajụala,+ ònye gwara unu ka unu gbanahụ ọnụma ahụ nke na-abịa?+
7 Ya mere, ọ malitere ịgwa ìgwè mmadụ ndị na-apụta ka o mee ha baptizim, sị: “Unu ụmụ ajụala,+ ònye gwara unu ka unu gbanahụ ọnụma ahụ nke na-abịa?+