Luk 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ya mere, mịanụ mkpụrụ kwesịrị nchegharị.+ Unu asịkwala n’ime onwe unu, ‘Ebreham bụ nna anyị.’ N’ihi na ana m asị unu na Chineke nwere ike ime ka Ebreham nweta ụmụ site na nkume ndị a.
8 Ya mere, mịanụ mkpụrụ kwesịrị nchegharị.+ Unu asịkwala n’ime onwe unu, ‘Ebreham bụ nna anyị.’ N’ihi na ana m asị unu na Chineke nwere ike ime ka Ebreham nweta ụmụ site na nkume ndị a.