Luk 4:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 O wee ju mmadụ niile anya, ha malitekwara ịkparịta ụka, na-asị: “Olee ụdị okwu bụ ihe a, n’ihi na o ji ikike na ike na-enye ndị mmụọ na-adịghị ọcha iwu, ha na-apụtakwa?”+
36 O wee ju mmadụ niile anya, ha malitekwara ịkparịta ụka, na-asị: “Olee ụdị okwu bụ ihe a, n’ihi na o ji ikike na ike na-enye ndị mmụọ na-adịghị ọcha iwu, ha na-apụtakwa?”+