Luk 4:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Otú ọ dị, mgbe chi bọrọ, ọ pụrụ gawa n’ebe ndị mmadụ na-adịghị anọkarị.+ Ma ìgwè mmadụ ahụ malitere ịchọgharị ya wee bịarute ebe ọ nọ, ha gbalịkwara igbochi ya ka ọ ghara isi n’ebe ha nọ pụọ.
42 Otú ọ dị, mgbe chi bọrọ, ọ pụrụ gawa n’ebe ndị mmadụ na-adịghị anọkarị.+ Ma ìgwè mmadụ ahụ malitere ịchọgharị ya wee bịarute ebe ọ nọ, ha gbalịkwara igbochi ya ka ọ ghara isi n’ebe ha nọ pụọ.