Luk 5:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mgbe ọ kwụsịrị ikwu okwu, ọ sị Saịmọn: “Kwọrọ ụgbọ a banye n’ebe dị omimi, wụnyekwanụ ụgbụ+ unu ka unu wee gbute azụ̀.”
4 Mgbe ọ kwụsịrị ikwu okwu, ọ sị Saịmọn: “Kwọrọ ụgbọ a banye n’ebe dị omimi, wụnyekwanụ ụgbụ+ unu ka unu wee gbute azụ̀.”