Luk 5:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’oge ọzọkwa, ka ọ nọ n’otu n’ime obodo ndị ahụ, lee! e nwere otu nwoke nke ekpenta zuru ahụ́! Mgbe ọ hụrụ Jizọs, o gburu ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala, wee rịọ ya, sị: “Onyenwe anyị, ọ bụrụ nnọọ na ị chọrọ, ị pụrụ ime ka m dị ọcha.”+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:12 ‘Onye Na-eso Ụzọ M’, p. 141-142 Ụlọ Nche,6/15/2015, p. 911/1/1994, p. 13 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 65
12 N’oge ọzọkwa, ka ọ nọ n’otu n’ime obodo ndị ahụ, lee! e nwere otu nwoke nke ekpenta zuru ahụ́! Mgbe ọ hụrụ Jizọs, o gburu ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala, wee rịọ ya, sị: “Onyenwe anyị, ọ bụrụ nnọọ na ị chọrọ, ị pụrụ ime ka m dị ọcha.”+