Luk 6:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Otú ọ dị, ọ maara ihe ha na-atụgharị n’uche,+ ma ọ gwara nwoke ahụ aka ya kpọnwụrụ akpọnwụ, sị: “Bilie guzoro n’etiti.” O wee bilie guzoro ọtọ.+
8 Otú ọ dị, ọ maara ihe ha na-atụgharị n’uche,+ ma ọ gwara nwoke ahụ aka ya kpọnwụrụ akpọnwụ, sị: “Bilie guzoro n’etiti.” O wee bilie guzoro ọtọ.+