Luk 8:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 O wee sị ha: “Olee ebe okwukwe unu dị?” Ma n’ihi egwu, ọ tụrụ ha n’anya, ha wee na-asị ibe ha: “Ònye n’ezie ka onye a bụ, n’ihi na ọ na-enye ọbụna ifufe na mmiri iwu, ha na-erubekwara ya isi?”+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:25 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 113
25 O wee sị ha: “Olee ebe okwukwe unu dị?” Ma n’ihi egwu, ọ tụrụ ha n’anya, ha wee na-asị ibe ha: “Ònye n’ezie ka onye a bụ, n’ihi na ọ na-enye ọbụna ifufe na mmiri iwu, ha na-erubekwara ya isi?”+